[Lyrics] Flavour – Doings ft. Phyno Lyrics

0





Lyrics
Sese, bia Master diwelu une
(Mastaa)
Iye iye iye yelele, otua
Iyo koko, onye olima
Who no know go know
Na men donye ịrụ n’iga ámá
Obodo e d’élu jim-jim
Enwepute cash añaa na-enu
Màkà na ònye na-ekwero ga-ekwee
A nwee gwazie gị na ọ na-eme
Nwanne ife na-ebe ka na-ebee
Ị fugo na doings get levels
Ndi agaba (lee lee – abaa)
Mehn I makwa emee (abaa)
A babe I makwa eme (abaa)
Guy ijeko oleee (abaa)
I ma n’ife edele-ede (abaa)
Na ọbụ ife enyele-enye o (abaa)
Na street omele eme (abaa)
I fugo na doings get level
Ebube agụ na-eche nu agu eeee
Okilikili ka agba ukwu ose
Enyi, I ga alaiki anyi ooo (chai, I ga alaiki anyi ooo)
Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo
You cannot stop a movin’ train oo
M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo (I ga alaiki anyi ooo)
The girl si na ma ada anyu-anyu
Mana ọ bụ maka n’ọda agba mmili
Ilie my money ebele adilia
Ana m anụ ifeee
I mana ifu doings I ga-agbakaa
K’ida afụ ụzọ I nara anụ ifee
Iyokoo doings get levels ooo (I fugo na doings get level)
Ndi agaba (lee-lee, abaaa)
Mehn I makwa emee (abaa)
A babe I makwa emee (abaa)
Guy ijeko oleee (abaa)
I ma n’ife edele-edee (abaa)
No be ife enyele-enye oo (abaa)
Na street ọ mele-eme (abaa)
I fugo na doings get level
Boys a na-ama aka
Open up gosi ya your babe, si ya som na awa-awa
Mu na gi ada agba mgba
Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana
Edoko buleebu na Toscana na akuzi ka carpenter
Afụ dimkpa afu ogologo iru ya
Na nwoke bute ike, na umu nwa ga afunata isi a
The boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ
Emesia akpọluo ụnọ, na ofe m nwa ga atọnata ụtọ
Asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)
Jugodi akuku ite, na e nwekwaa levels to this
Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife
E nwee ife di iche from égbé na égbè
Na onye ji egbe na-agba égbé
And onye ji ego febe-ego, onye ji egbe agbawa egbe
Guy kilibe doings (eeee)
Just negodu doings (eeeee)
Udi ife a na-eme na movies (eeee)
Fa ncha socha na doings (eeee)
Asa i na anwulu na doings (eeee)
Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis (eeee)
The convoy that we move in (eeee)
Fa ncha socha na doings (eeee)
The girl sị ná mụ adi anyụ-anyụ
Maná ọ bụ màkà n’ọda agba mmili
Ilie my money ebele adilia
Ana m anụ ifeee
I mana ifu doings I ga-agbakaa
K’ida afụ ụzọ I nara anụ ifee
Iyokoo doings get levels ooo (I fugo na doings get levels)
Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu-?(I fugo na doings get levels)
Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa? (I fugo na doings get levels)
Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee? (I fugo na doings get levels)
I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee? (I fugo na doings get levels)
Yahaaa
Who no know go know
Na men donye itu n’iga ama (hits monsta)
Obodo edelu jim-jim
Enwepute cash añaa na-enu
Maka na onye na-ekwero ga-ekwee
A nwee gwazie gị na ọ na-eme
Nwanne ife na-ebe ka na-ebee (I fu go na doings get levels))
Ndi agaba


Share [Lyrics] Flavour – Doings ft. Phyno Lyrics with others on social media;

Post a Comment

0Comments
Post a Comment (0)
To Top